[Music + Lyrics] Ogwugwu Oge (Endtime) – Happiness Onwa ft. Chris Ben

[Music + Lyrics] Ogwugwu Oge (Endtime) - Happiness Onwa ft. Chris Ben

Ogwugwu Oge Means Endtime….Many people define end time by giving out signs of the end time, the birth pagans, which do not define end times. Usually people want to look for ‘signs’ that we are living in the end time wanting to neither define nor know it. It’s true we are living in the end time but what is end time, when did it begin and when will it end.

Download MP3/Audio

GET AUDIO

Lyrics: Ogwugwu Oge (Endtime) – Happiness Onwa ft. Chris Ben

Nobody knows the time
But it’s not too late….eeh
Just give your life now….
Just do it right now
Ogwugwu…oge…….

Chorus:
Ogwugwu oge do nso
Akwukwo nso kwuru si….
Akwukwo nso kwuru si na ogwugwu oge na odi nso

Solo 1:
Na oge na adighi anya
mgbe Jesusm ga.. abia
mgbe o ga..abia eeh…..
Ikporu ndi kwere na ya
I ga..esoro ya wee lawa na mgbara igwe ewo X2

<Repeat chorus<

Solo 2
Whatever you are doing right now
Know that heaven is real…
Whatever you are doing right now
know that Jesus is real….
know use because of money
Kill your brother, kill your sister eeh..
Know that heaven, know that is heaven is real
Oh oh brother know this
That day shall come
everyone will stand will stand before the Lord
To talk about how you live in earth
To speak about how you live on earth oh …
You cannot escape it. No no no
In the judgement day.my brother repent
No time for dulling oh eh
Brother give your life to Christ.
Solo:
Iye la la (all)ogwugwu oge di nso
Ogwugwu oge di nso o
(all) akwukwo nso kwuru si
Better prepare yourself (all) akwukwo nso kwuru si
That is the word of the Lord (all) ogwugwu oge na odi nso
He will come like thief in the night
He is so close brother
You don’t need to wait
Just do it right now, do it right now, do it right now

Solo 3
Ihe niile ‘I na-eme n’ elu uwa
echee na mmadu adighi ahu gi
Agwa ojoo niile I gbara na uwa
echee na mmadu adighi ahu gi
Mara kwa amara eeh….
Na- anya n’ ele uwa na -ahu gi
Mara kwa amara eeh
Na-anya n’ele uwa na-ahu gi
E gbuola mmadu ibe gi maka ije ego ezinwannem
Okwa egbula mmadu ibe gi maka ije ego ezinwannem

Solo
O di nso eeh…..
(All) ogwugwu oge di nso
O di nso eeh (All) akwukwo nso kwuru si
O di nso….nwannem
O di nso………. Ogwugwu oge na odi nso

Ogwugwu oge di nso
(All) ogwugwu oge di nso
Akwukwo nso kwuru si
(All) Akwukwo nso kwuru si
Cheghari na o di nso….
(All) akwukwo nso kwuru si na
Nwannem cheghari na ogwugwu oge na odi nso
(All) ogwugwu oge na odi nso